Okike
Akpị nʼime Baịbụl
Akụkụ nke Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (8), ahịrị na ahịrị, site na Nave’s Topical Bible.
- Ọzara ahụ nwere agwọ ọjọọ na akpịDit 8:15
Amaokwu ndị ahụ
Dit 8:15Onye duuru gị nʼime ọzara ukwu ahụ dị egwu, ebe agwọ ọjọọ na akpị jupụtara, ebe na-ekpo ọkụ, nke mmiri na-adịghị. O sitere na nkume nye gị mmiri ọṅụṅụ
- A gwara Izikiel ka ọ ghara ịtụ egwu, ọ bụladị ma o bi nʼetiti akpịIzk 2:6
Amaokwu ndị ahụ
Izk 2:6Ma gị nwa nke mmadụ, atụla ha egwu. Ka ụjọ okwu si ha nʼọnụ ghara ịtụkwa gị. Atụla egwu, ọ bụladị ma a sị na ogwu na uke gbara gị gburugburu, ọ bụladị ma a sị na i bi nʼetiti ụmụ akpị. Ka ụjọ ghara ịtụ gị nʼihi okwu ọnụ ha, ekwekwala ka ha menye gị egwu, nʼihi na ha bụ ndị na-enupu isi.
- Jisọs nyere ndị na-eso ụzọ ya ike ịzọ agwọ na akpị ụkwụLuk 10:17, Luk 10:19
Okwu
- Ọ bụrụ na ọ rịọọ akwa, nna ọ ga-enye ya akpị?Luk 11:12
Amaokwu ndị ahụ
Luk 11:12Maọbụ rịọọ ya akwa, ọ ga-enye ya akpị?
- Rehoboam: “Nna m ji apịpịa dọọ unu aka na ntị, aga m eji akpị mekpaa unu ahụ”1Ez 12:11, 1Ez 12:14, 2Ih 10:14
Amaokwu ndị ahụ
1Ez 12:11Nna m boro unu ibu arọ; aga m atụkwasị ihe nʼibu ahụ mee ka ọ dị arọ karịa. Nna m ji apịpịa dọọ unu aka na ntị, maọbụ akpị ka m ga-eji mekpaa unu ahụ.’ ”
1Ez 12:14ma gbasoro ndụmọdụ nke ụmụ okorobịa nyere. Ọ sịrị, “Nna m mere ka ibu unu dị arọ, aga m eme ka ibu unu dị arọ karịa. Nna m ji apịpịa dọọ unu aka na ntị, aga m eji akpị mekpaa unu ahụ.”
2Ih 10:14ma gbasoro ndụmọdụ nke ụmụ okorobịa nyere, ọ sịrị, “Nna m mere ka ibu unu dị arọ, aga m eme ka ibu unu dị arọ karịa. Nna m ji apịpịa dọọ unu aka na ntị, aga m eji akpị mekpaa unu ahụ.”
Isi mmalite
Site na Nave’s Topical Bible (Orville J. Nave, 1896; ihe onwunwe ọha): a họọrọ isiokwu, mee ka ahịrị dị mkpụmkpụ ma tinye ha nʼokwu nke oge a, hapụ ahịrị nkọwa; e lelere amaokwu ọ bụla.
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a · © 2020 Biblica, Inc., CC BY-SA 4.0; changed: footnotes, headings and the letters over Psalm 119 left out, verses in the app's numbering. The original work by Biblica, Inc. is available for free at www.biblica.com and open.bible.