Bible Explorer Nweta ngwa

Nyochaa › Ụzọ njem › Agha Jọshụa na ndịda

Ụzọ njem

Agha Jọshụa na ndịda

Site na Gilgal ruo Gibiọn, Lekish, Hebrọn na Debia · Ebe nkwụsị 11 · ≈ 210 km nʼahịrị kwụ ọtọ

KidrọnGilgalGibiọnBet-HoronAzekaMakedaLibnaLakishEglọnHebrọnDebịa10 km12345678910

© OpenStreetMap contributors

Ebe nkwụsị

  1. GilgalJos 10:7Joshua na ndị agha ya niile, tinyere ndị ahụ niile ibu agha were anya, hapụrụ Gilgal gawa ịzọpụta Gibiọn.
  2. GibiọnJos 10:10Mgbe ahụ, Onyenwe anyị tinyere ha nʼọnọdụ ọgbaaghara mgbe ha zutere ndị Izrel. Nke a mere ka ndị agha Izrel lụgbuo ha na Gibiọn. Nʼezie, ọnụọgụgụ ndị ha tigburu na Gibiọn dị nnọọ ukwuu. Ma ha chụkwara ndị fọdụrụ ọsọ chụruo ha Bet-Horon, na Azeka, na Makeda, na-egbu ha nʼụzọ.
  3. Bet-HoronJos 10:10Mgbe ahụ, Onyenwe anyị tinyere ha nʼọnọdụ ọgbaaghara mgbe ha zutere ndị Izrel. Nke a mere ka ndị agha Izrel lụgbuo ha na Gibiọn. Nʼezie, ọnụọgụgụ ndị ha tigburu na Gibiọn dị nnọọ ukwuu. Ma ha chụkwara ndị fọdụrụ ọsọ chụruo ha Bet-Horon, na Azeka, na Makeda, na-egbu ha nʼụzọ.
  4. AzekaJos 10:10Mgbe ahụ, Onyenwe anyị tinyere ha nʼọnọdụ ọgbaaghara mgbe ha zutere ndị Izrel. Nke a mere ka ndị agha Izrel lụgbuo ha na Gibiọn. Nʼezie, ọnụọgụgụ ndị ha tigburu na Gibiọn dị nnọọ ukwuu. Ma ha chụkwara ndị fọdụrụ ọsọ chụruo ha Bet-Horon, na Azeka, na Makeda, na-egbu ha nʼụzọ.
  5. MakedaJos 10:16Ma nʼoge ahụ a na-alụ agha ahụ, ndị eze ise ahụ si nʼọgbọ agha gbapụ, zoo onwe ha nʼime ọgba nkume dị na Makeda.
  6. LibnaJos 10:29Joshua na ndị Izrel niile so ya sitere na Makeda gaa na Libna lụso ya agha.
  7. LakishJos 10:31Site na Libna, Joshua na ndị Izrel gara ruo Lakish, lụso ha agha.
  8. EglọnJos 10:34Emesịa, nʼụbọchị ahụ kwa, Joshua na ndị Izrel hapụrụ Lakish gaa Eglọn lụgbuo ya.
  9. HebrọnJos 10:36Mgbe Joshua na ndị Izrel sitere nʼEglọn pụọ, ha gara Hebrọn buso ya agha.
  10. DebịaJos 10:38Joshua na ndị Izrel niile ya na ha so laghachiri azụ gaa busoo Debịa agha.
  11. GilgalJos 10:43Emesịa, Joshua na ndị Izrel niile laghachiri nʼọmụma ụlọ ikwu ha dị na Gilgal.

Ahịrị na-ejikọ ebe nkwụsị n’usoro ederede. Ebe ahịrị na-eso ala, ọ bụ ụzọ e chere na ha gara dịka otu ọkà mmụta si wughachi ya; ebe ndị ọzọ ọ kwụ ọtọ — amaghị ụzọ ahụ. Anya dị n’etiti ebe nkwụsị bụ ahịrị kwụ ọtọ. Ahịrị kpụkọrọ: n’ụgbọ mmiri. Ndị na-adịghị ike: ebe ahụ ejighị n’aka.

Ntụpọ ọ bụla bụ ebe kachasị ike ịbụ; ntụpọ na-acha mmịrị mmịrị pụtara na amaghị nke ọma ebe ọ bụ. Ebe a na-amaghị ebe ha dị anọghị na maapụ.

Isi mmalite: OpenBible.info, CC BY 4.0 · UBS Bible Routes, Dr Leen Ritmeyer © United Bible Societies 2023, CC BY-SA 4.0 · Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a · © 2020 Biblica, Inc., CC BY-SA 4.0; changed: footnotes, headings and the letters over Psalm 119 left out, verses in the app's numbering. The original work by Biblica, Inc. is available for free at www.biblica.com and open.bible. · Isi mmalite na ikike