Nyochaa › Ụzọ njem › Njem igbe ọgbụgba ndụ
Ụzọ njem
Njem igbe ọgbụgba ndụ
Ndị Filistia buuru ya, e zighachiri ya, e bugara ya Jerusalem · Ebe nkwụsị 7 · ≈ 110 km nʼahịrị kwụ ọtọ
Ebe nkwụsị
- Ebeneza1Sa 5:1
Mgbe ndị Filistia buuru igbe ọgbụgba ndụ Chineke, ha si Ebeneza buru ya buga Ashdọd.
- Gat1Sa 5:8
Ya mere, ha ziri ozi kpọkọta ndịisi ndị Filistia niile, jụọ ha sị, “Gịnị ka anyị ga-eme igbe chi ndị Izrel?” Ha zara, “Ka e buru igbe chi ndị Izrel buga ya nʼobodo Gat.” Ya mere ha buuru igbe Chineke nke Izrel buga Gat.
- Ekrọn1Sa 5:10
Ya mere, ha zilara igbe ahụ Ekrọn. Ma mgbe igbe ahụ na-abata Ekrọn, ndị Ekrọn kwara akwa sị, “Ha e burula igbe ọgbụgba ndụ chi ndị Izrel butere anyị, ka anyị na ndị anyị nwụsịa!”
- Bet-Shemesh1Sa 6:12
Ehi ndị ahụ dọkpụrụ ụgbọ ahụ gawa nʼụzọ Bet-Shemesh. Ha na-ebekwa muuu mgbe ha na-aga. Ha sogidere ụzọ ahụ na-aga. Ha echigharịghị gaa aka nri maọbụ aka ekpe. Ndị eze ndị Filistia sogidekwara ha nʼazụ tutu rute nʼoke ala Bet-Shemesh.
- Kiriat Jearim1Sa 7:1
Ya mere, ndị ikom Kiriat Jearim bịara buru igbe ọgbụgba ndụ Onyenwe anyị bubata ya nʼụlọ Abinadab nke dị nʼelu ugwu. Ha doro Elieza, ọkpara Abinadab nsọ, ka ọ bụrụ onye na-elekọta igbe ọgbụgba ndụ Onyenwe anyị.
Ahịrị na-ejikọ ebe nkwụsị nʼusoro ederede — amaghị ụzọ ndị ahụ nʼonwe ha. Ahịrị kpụrụ akpụ: site nʼụgbọ mmiri. Na-acha mmịrị mmịrị: amaghị nke ọma ebe ọ dị.
Ntụpọ ọ bụla bụ ebe kachasị ike ịbụ (OpenBible.info); ntụpọ na-acha mmịrị mmịrị pụtara na amaghị nke ọma ebe ọ bụ. Ebe a na-amaghị ebe ha dị anọghị na maapụ.
Ebe ha dị: OpenBible.info Bible Geocoding Data (CC BY 4.0).
Ọdịdị ala: Natural Earth (ihe nke ọha).